I. TIMỌTI 4:9-10
I. TIMỌTI 4:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Okwu a kwesiri ntụkwasị obi, kwesikwa ka a nara ya nke ọma. Anyị na-adọgbu onwe anyị nʼọrụ na-ahụjukwa anya maka na anyị tụkwasịrị olileanya anyị na Chineke dị ndụ, onye bụ Onye nzọpụta mmadụ niile, karịchasịa, nke ndị niile kwere ekwe.
Kesaa
Gụọ I. TIMỌTI 4I. TIMỌTI 4:9-10 Bible Nso (IGBOB)
Okwu a kwesiri ntukwasi-obi, kwesi kwa ka anara ya nke-ọma n'uzọ nile ọ bula. N'ihi na ọ bu iru nka ka ayi nādọb͕u onwe-ayi n'ọlu, nāb͕asi kwa nb͕a ike, n'ihi na ayi elewo anya Chineke di ndu, Onye bu Onye-nzọputa madu nile, ma nke kachasinu Onye nzọputa nke ndi kwere ekwe.
Kesaa
Gụọ I. TIMỌTI 4