I. TIMỌTI 2:2-4
I. TIMỌTI 2:2-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
kpee ekpere maka ndị eze niile, na ndị niile nọ nʼọnọdụ ọchịchị, ka anyị nwee ike bie ndụ udo na nke nsogbu na-adịghị, nʼime ịsọpụrụ Chineke dị ka ọ chọrọ. Nke a bụkwa ihe dị mma na ihe na-atọ Chineke Onye nzọpụta anyị ezi ụtọ. Onye chọrọ ka a zọpụta mmadụ niile, ka ha niile bịaruo na mmazu nke eziokwu.
Kesaa
Gụọ I. TIMỌTI 2I. TIMỌTI 2:2-4 Bible Nso (IGBOB)
n'ihi ndi-eze na ndi nile nọ n'ọnọdu di elu; ka ayi we biri obi udo na nke di nwayọ nime nsọpuru-Chineke nile na ikwesi-nsọpuru nile. Nka di nma buru kwa ihe agānara nke-ọma n'iru Onye-nzọputa-ayi, bú Chineke; Onye nāchọ ka azọputa madu nile, ka ha biaru kwa nmazu nke ezi-okwu.
Kesaa
Gụọ I. TIMỌTI 2