I. TIMỌTI 1:5-7
I. TIMỌTI 1:5-7 Bible Nso (IGBOB)
Ma ihe ezubere iweta n'iwu ahu bu ihu-n'anya sitere n'obi ọcha na ezi akọ-na-uche na okwukwe nke iru-abua nādighi ya: nke madu ufọdu, ebe ha hiere ha, ha siri nime ha jehie we kwue okwu efu; chọ kwa ibu ndi-ozizí nke iwu, ọ bu ezie na ha aghọtaghi ihe ha nēkwu, ha aghọtaghi kwa ihe ahu ha nēkwusi ike bayere ha.
Kesaa
Gụọ I. TIMỌTI 1I. TIMỌTI 1:5-7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ihe anyị bu nʼobi nye iwu a, bụ ka a kwalite ịhụnanya nke sitere nʼobi ọcha na ezi akọnuche, na okwukwe nke aghụghọ na-adịghị. Ụfọdụ e sikwala nʼihe ndị a dapụ, jehie ụzọ, site nʼoke ịrụ ụka na-abaghị uru. Ha chọrọ ịbụ ndị ozizi iwu ma ha amaghị ihe ha na-ekwu maọbụ ihe ha na-akwadosi ike.
Kesaa
Gụọ I. TIMỌTI 1