I. NDI TESALỌNAIKA 5:16-19
I. NDI TESALỌNAIKA 5:16-19 Bible Nso (IGBOB)
Nāṅurinu ọṅu mb͕e nile; nēkpenu ekpere nēwepughi aka; nēkelenu ekele n'ihe nile ọ bula: n'ihi na nka bu ihe Chineke nāchọ nime Kraist Jisus n'ebe unu nọ. Unu emenyula Mọ Nsọ