I. NDI-EZE 8:44-45
I. NDI-EZE 8:44-45 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mgbe ndị gị ga-aga ibu agha megide ndị iro ha, nʼebe ọbụla ị na-eziga ha, mgbe ha chere ihu ha nʼụzọ obodo a nke ị họpụtara na nʼụlọnsọ ukwu a m wuru nye Aha gị, kpee ekpere nye ONYENWE ANYị, mgbe ahụ, site nʼeluigwe nụrụ ekpere na arịrịọ amara ha, mezukwa ihe ha na-arịọ (dịnyekwara ha).
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 8