I. NDI-EZE 19:4
I. NDI-EZE 19:4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma ya onwe ya pụkwara jee ije otu ụbọchị nʼọzara naanị ya. Nʼikpeazụ, ọ kwụsịrị nọdụ ala nʼokpuru otu osisi brum, kpee ekpere rịọọ ka a napụ ya ndụ ya. Ekpere o kpere nʼoge a bụ, “O zuorela m ONYENWE ANYị, biko napụ ndụ m. O nweghị ụzọ m si dị mma karịa nna nna m ha.”
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 19