I. NDI-EZE 19:10
I. NDI-EZE 19:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ zaghachiri sị, “Eji m ịnụ ọkụ nʼobi na-ejere ONYENWE ANYị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile ozi. Ndị Izrel ajụla ọgbụgba ndụ gị, tidasịakwa ebe ịchụ aja gị, were mma agha gbukwaa ndị amụma gị niile, ugbu a, ọ bụ naanị mụ onwe m bụ onye fọdụrụ, ma ha na-achọkwa iwepụ ndụ m.”
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 19