I. NDI-EZE 18:44
I. NDI-EZE 18:44 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O ruo na nke ugboro asaa, nwokorobịa ahụ bịaghachiri sị Ịlaịja, “Onyenwe m, ahụrụ m igwe ojii dị nta dịka ọbụ aka mmadụ ka o si nʼoke osimiri na-apụta.” Ya mere, Ịlaịja sịrị, “Gaa gwa Ehab, ‘dozie ụgbọ agha gị, gbadaa tupu mmiri ozuzo egbochi gị ịla.’ ”
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 18