I. NDI-EZE 18:38-39
I. NDI-EZE 18:38-39 Bible Nso (IGBOB)
Ọku Jehova we da, ripia àjà-nsure-ọku ahu, na nkú-ya, na nkume nile, na àjà, rachapu kwa miri nke di n'ebe ahu miri dọrọ. Ndi Israel nile we hu ya, da kpue iru-ha n'ala, si, Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke; Jehova, Ya onwe-ya bu Chineke.
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 18I. NDI-EZE 18:38-39 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, na mberede, ọkụ ONYENWE ANYị sitere nʼeluigwe daa, rechapụ oke ehi ahụ, na nkụ ahụ, na nkume, na ntụ, ma rechapụkwa mmiri niile dị nʼime olulu ahụ dị gburugburu ebe ịchụ aja ahụ. Mgbe ndị mmadụ ahụ niile hụrụ ihe a mere, ha niile dara nʼala kpuo ihu nʼala, na-eti mkpu na-asị, “ONYENWE ANYị, ya onwe ya bụ Chineke! ONYENWE ANYị ya onwe ya bụ Chineke!”
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 18