I. NDI-EZE 10:2
I. NDI-EZE 10:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bịarutere Jerusalem, ya na ọtụtụ ndị ozi nʼebe ha bara ụba, ndị so ya, tinyere ọtụtụ ịnyịnya kamel ndị bu ụda dị iche iche, ọtụtụ ọlaedo na nkume dị oke ọnụahịa dị iche iche. Ọ bịakwutere Solomọn, ya na ya kparịtara ụka banyere ihe niile nke dị ya nʼobi.
Kesaa
Gụọ I. NDI-EZE 10