I. JỌN 4:18-19
I. JỌN 4:18-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ịtụ egwu adịghị nʼebe ịhụnanya dị, kama ịhụnanya zuruoke na-achụpụ egwu nʼihi na egwu na ntaramahụhụ na-arụkọ ọrụ, onye ọbụla nke na-atụ egwu bụ onye na-ezubeghị oke nʼịhụnanya. Anyị hụrụ ya nʼanya nʼihi na o buru ụzọ hụ anyị nʼanya.
Kesaa
Gụọ I. JỌN 4