I. JỌN 2:14
I. JỌN 2:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ana m edere unu ụmụntakịrị, nʼihi na unu maara nna ahụ. Ana m edere unu ndị nna, nʼihi na unu maara onye ahụ na-adị site na mbụ. Ana m edere unu ụmụ okorobịa, nʼihi na unu siri ike, okwu Chineke na-ebikwa nʼime unu, unu emeriekwala ajọ onye ahụ.
Kesaa
Gụọ I. JỌN 2