I. NDI KỌRINT 7:8-9
I. NDI KỌRINT 7:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma ana m agwa ndị na-anọghị nʼọnọdụ di na nwunye na ndị di ha nwụrụ anwụ, na ọ ka mma ka ha nọdụ na-alụghị di maọbụ nwunye, dịka m onwe m nọ. Ma ọ bụrụ na ha apụghị ijide onwe ha, ha gaa chọrọ di maọbụ nwunye lụọ. Ọ ka mma ịlụ di maọbụ nwunye, karịa mmadụ ịgba ara site nʼagụụ nke anụ ahụ.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 7