I. NDI KỌRINT 7:3-4
I. NDI KỌRINT 7:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka nwoke ọbụla jisie ike na-akwụ nwunye ya ụgwọ mmekọ o ji ya. Nwanyị ọbụla ga-emekwara di ya otu aka ahụ. Nʼihi na nwanyị ọbụla lụrụ di adịghịkwa achị ahụ ya, kama ọ bụ di ya na-achị ya. Otu aka ahụ, di anakwaghị achị ahụ ya, kama ọ bụ nwunye ya na-achị ya.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 7