I. NDI KỌRINT 15:3-4
I. NDI KỌRINT 15:3-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ihe m nyefere unu nʼaka na mbụ bụ ozi ahụ m natara ị debe, nke dị oke mkpa, na Kraịst nwụrụ ọnwụ nʼihi mmehie anyị, dịka akwụkwọ nsọ kwuru na ọ ga-anwụ. Na e liri ya, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie nʼụbọchị nke atọ, dịka akwụkwọ nsọ kwukwara na ọ ga-eme.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 15I. NDI KỌRINT 15:3-4 Bible Nso (IGBOB)
N'ihi na enyerem n'aka-unu na mbu ihe m'nata-kwa-ra idebe, na Kraist nwuru n'ihi nmehie-ayi nile, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si di; na elì-kwa-ra Ya; na emewo-kwa-ra ka O si n'ọnwu bilie n'ubọchi nke-atọ, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si di
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 15