I. NDI KỌRINT 15:10
I. NDI KỌRINT 15:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma site nʼamara nke Chineke, abụ m ihe m bụ. Ọ pụtakwara na amara ya nʼebe m nọ abụghị ihe efu. Kama arụsịrị m ọrụ ike karịchasịa ndị ozi niile. Ma nʼezie, ọ bụghị m na-arụ ọrụ a, kama ọ bụ Chineke nʼonwe ya na-arụ ọrụ ya nʼime m.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 15