I. NDI KỌRINT 14:10-11
I. NDI KỌRINT 14:10-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Asụsụ a na-asụ nʼụwa a dị ukwuu, ma ha niile bara uru nye ndị na-anụ ha. Ọ bụrụ na m aghọtaghị ihe onye na-asụ otu nʼime asụsụ ndị a na-ekwu, aga m abụ ọbịa nʼebe onye na-asụ asụsụ ahụ nọ, ya onwe ya ga-abụkwa ọbịa nʼebe m nọ.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 14I. NDI KỌRINT 14:10-11 Bible Nso (IGBOB)
Agāsi na ọtutu aha olu di iche iche di n'uwa, ọ dighi kwa ihe ọ bula nke nēnweghi olu. Ya mere asi na amataghm isi olu ahu, m'gābu onye nāsu asusu ọzọ n'anya onye ahu nēkwu okwu, onye ahu nēkwu okwu gābu kwa onye nāsu asusu ọzọ n'anyam.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 14