I. NDI KỌRINT 12:10
I. NDI KỌRINT 12:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onye ọzọ ka ọ na-enye onyinye ịrụ ọrụ ịtụnanya, onye ọzọ ike ibu amụma. Onye ọzọ ka ọ na-enye ike ịkọwa ụdị mmụọ dị iche iche, ma onye ọzọkwa ka ọ na-enye ike ịsụ asụsụ dị iche iche. Ma ọ na-enyekwa onye ọzọ ike ịkọwa ihe onye na-asụ asụsụ ndị a na-ekwu.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 12