I. NDI KỌRINT 10:13
I. NDI KỌRINT 10:13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O nweghị ọnwụnwa ọbụla nwara unu nke abịakwutebeghị mmadụ. Chineke kwesiri ntụkwasị obi, ọ gaghị ekwe ka a nwaa unu karịa ike unu. Kama mgbe a na-anwa unu, ọ ga-enye unu ike imeri ọnwụnwa ma gosikwa unu ụzọ mgbapụ nʼime ya.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 10