I. NDI KỌRINT 1:4-6
I. NDI KỌRINT 1:4-6 Bible Nso (IGBOB)
Anamekelere unu Chinekem mb͕e nile, n'ihi amara nke Chineke nke enyere unu nime Kraist Jisus; na n'ihe nile ọ bula emere unu ndi-ọgaranya nime Ya, n'okwu nile na ọmuma nile; dika emere ka àmà nke Kraist guzosie ike nime unu
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 1I. NDI KỌRINT 1:4-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ana m ekele Chineke ekele nʼihi onyinye amara niile o nyere unu site na Kraịst Jisọs. Nʼihi na e emeela ka unu baa ụba nʼụzọ niile, nʼime ya, ma nʼokwu unu ma na nghọta unu. O meekwala ka unu nwee nghọta zuru ezu banyere eziokwu niile. Ọ na-emekwa ka unu nwee ike na-ekwupụta okwu banyere oziọma ya. Nʼihi na ịgba akaebe banyere Kraịst pụtara ihe, guzosiekwa ike na ndụ unu.
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 1