I. NDI KỌRINT 1:2
I. NDI KỌRINT 1:2 Bible Nso (IGBOB)
nēdegara nzukọ Chineke nke di na Kọrint akwukwọ, bú ndi edoworo nsọ nime Kraist Jisus, ndi akpọrọ ibu ndi nsọ, ha na ndi nile nākpọku aha Onye-nwe-ayi Jisus Kraist n'ebe nile, bú Onye-nwe ayi na ha
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 1I. NDI KỌRINT 1:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụ unu nzukọ Chineke dị na Kọrint ka a na-edere akwụkwọ a, ndị e doro nsọ nʼime Kraịst Jisọs, na ndị a kpọrọ ibi ndụ dị nsọ, tinyere ndị ahụ niile na-akpọku aha Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, onye bụ Onyenwe ha na Onyenwe anyị
Kesaa
Gụọ I. NDI KỌRINT 1