I. IHE EMERE 9:40-44
I. IHE EMERE 9:40-44 Bible Nso (IGBOB)
Nwa-nwoke Jonatan bu Merib-beal; Merib-beal we mua Maika. Umu-ndikom Maika kwa; Piton, na Melek, na Tahrea, na Ehaz. Ehaz we mua Jara; Jara mua Alemet, na Azmavet, na Zimri; Zimri we mua Moza; Moza mua Binea; Refaia bu kwa nwa-ya, Eleasa nwa-ya, Azel nwa-ya: Azel nwere umu-ndikom isi, ndia bu kwa aha-ha; Azrikam, na Bokeru, na Ishmael, na Shearia, na Obadaia, na Henan: ndia bu umu-ndikom Azel.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 9I. IHE EMERE 9:40-44 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Jonatan mụrụ Merib-Baal nna Maịka. Maịka mụrụ Piton, Melek, Tahrea na Ehaz. Ehaz mụrụ Jada. Jada bụ nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza. Moza mụrụ Binea, nna Refaya, nna Eleasa, nna Azel. Azel mụrụ ụmụ isii: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 9