I. IHE EMERE 29:11
I. IHE EMERE 29:11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gị onwe gị, ONYENWE ANYị nwe ịdị ukwu, na ike, na ịma mma, na ugwu eze, na ebube, nʼihi na ihe niile nʼeluigwe na nʼụwa bụ nke gị. Gị onwe gị, ONYENWE ANYị nwe alaeze. Gị kwa ka e buliri elu dịka onye na-achị isi nʼelu ihe niile.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 29