I. IHE EMERE 28:20
I. IHE EMERE 28:20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Devid gwakwara nwa ya Solomọn okwu sị, “Dị ike, nwee obi ike, rụọ ọrụ a. Atụla ụjọ, adakwala mba, nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke, bụ Chineke m, nọnyeere gị. Ọ gaghị ahapụ gị, maọbụ gbakụta gị azụ. Ọ ga-ahụ na ihe niile gaara gị nke ọma, tutu ruo mgbe ọrụ iwu ụlọnsọ ONYENWE ANYị gwụsịrị.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 28