I. IHE EMERE 14:1-2
I. IHE EMERE 14:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Hiram bụ eze Taịa zitere Devid ndị ozi, na ndị ọkwa ǹka osisi na ndị na-edo nkume, ka ha nyere Devid aka iwu ụlọeze ya. O nyekwara ya osisi sida o ji ewu ụlọ ahụ. Devid ghọtara na ONYENWE ANYị emeela ka o guzosie ike dịka eze ndị Izrel, na ebuliela alaeze ya elu nke ukwuu nʼihi ndị ya Izrel.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 14I. IHE EMERE 14:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Hairam, bú eze Taia, we zigara Devid ndi-ozi, na osisi cedar, na ndi-ọ̀kà na nkume, na ndi-ọ̀kà n'osisi, iwuru Devid ulo. Devid we mara na Jehova emewo ya ka o guzosie ike ibu eze Israel, n'ihi na ebuliwo ala-eze-ya n'elu n'ihi ndi-Ya, bú Israel.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 14