I. IHE EMERE 1:32-34
I. IHE EMERE 1:32-34 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. Jokshan mụtara ndị a: Sheba na Dedan. Ụmụ ndị ikom Midian bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura. Ebraham mụtara Aịzik. Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ Ịsọ na Izrel.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 1I. IHE EMERE 1:32-34 Bible Nso (IGBOB)
Umu-ndikom Ketura kwa, bú nwayi-iko Abraham: ọ muru Zimran, na Jọkshan, na Medan, na Midian, na Ishbak, na Shua. Umu-ndikom Jọkshan kwa; Sheba, na Dedan. Umu-ndikom Midian; Ifa, na Ifea, na Hanok, na Abida, na Eldea. Ndia nile bu umu Ketura. Abraham muru Aisak. Umu-ndikom Aisak; Isọ, na Israel.
Kesaa
Gụọ I. IHE EMERE 1