Solomon nwere ubi-vine nime Beal-hamon; Ọ nyere ubi-vine ahu n'aka ndi-nche; Onye ọ bula n'ọnọdu nkpuru-ya gēweta nnù ego ọla-ọcha abua na ọgu iri. Ubi-vine nkem, nke m'nwere, di n'irum: Nnù abua na ọgu iri ahu gādiri gi, Solomon, Ọgu iri gādi-kwa-ra ndi nēche nkpuru-ya. Gi onye bi n'ubi ab͕ara ogige, Ndi ejikọtara gi na ha nāṅa nti olu-gi: Mem ka m'nuru ya. B͕alaga, gi onye ihe-gi nātọm utọ, Yi kwa mb͕ada ma-ọbu nwa-ele N'elu ugwu nile nke uda di iche iche.
Gụọ ABÙ NKE ABÙ 8
Geere nke a ntị ABÙ NKE ABÙ 8
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ NKE ABÙ 8:11-14
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo