Ọ bu ezi ihe ikele Jehova ekele, Na ibùku aha-Gi abù ọma, Gi Onye kachasi ihe nile elu: Igosi ebere-Gi n'ututu, Igosi kwa ikwesi-ntukwasi-obi-Gi kwa-abali, Nēji ubọ nke akwara iri, nēji kwa une; Nēji higgaion n'elu ubọ-akwara. N'ihi na I mewo ka m'ṅuria site n'ọlu-Gi, Jehova: Ọ bu n'ọlu nile nke aka-Gi ka m'gēti nkpu ọṅù. Le ka ọlu-Gi nile si di uku, Jehova! Èchìchè-Gi miri emi nke-uku.
Gụọ ABÙ ỌMA 92
Geere nke a ntị ABÙ ỌMA 92
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ABÙ ỌMA 92:1-5
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị