Ezi omume nēbuli mba: Ma ihe-ihere nke ndi nile di iche iche ka nmehie bu. Ihe orù nwere uche nātọ eze utọ: Ma nrubiga-ókè nke iwe-Ya gādi n'aru onye nēweta ihere.
Gụọ ILU 14
Geere nke a ntị ILU 14
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ILU 14:34-35
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo