ABÙ-ÁKWÁ 3:25-26
ABÙ-ÁKWÁ 3:25-26 IGBOB
Jehova di nma n'ebe ndi nēle anya Ya nọ, Ọ di nma n'ebe nkpuru-obi nke nāchọ Ya nọ. Ọ di nma ka madu chere nzọputa Jehova, dere kwa du n'ichere ya.