Debe ubọchi-izu-ike, ido ya nsọ, dika Jehova, bú Chineke-gi, nyere gi iwu. Ubọchi isi ka i gālu ọlu, je ozi-gi nile: ma ubọchi nke-asa bu ubọchi-izu-ike nke Jehova, bú Chineke-gi, nwere: i gaghi-eje ozi ọ bula nime ya, gi onwe-gi, na nwa-gi nwoke, na nwa-gi nwayi, na orù-gi nwoke, na orù-gi nwayi, na ehi-gi, na inyinya-ibu-gi, na anu-ulo-gi nile, na ọbìa-gi nke nọ nime ọnu-uzọ-ama-gi ọ bula; ka orù-gi nwoke na orù-gi nwayi we zuru ike dika gi onwe-gi nēzu.
Gụọ DEUTERONOMI 5
Geere nke a ntị DEUTERONOMI 5
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: DEUTERONOMI 5:12-14
8 Days
The Evangelical Alliance Week of Prayer (WOP) is a worldwide but mostly Europe-wide observed initiative with material provided by the European Evangelical Alliance. WOP 2022 takes place under the theme "Sabbath." Throughout eight days readers are invited to focus on one aspect of the Sabbath: identity, provision, rest, compassion, remembrance, joy, generosity, and hope. We pray that this material will help you to (re)discover a life according to God's rhythm!
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị