Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. IHE EMERE 29:1-2

II. IHE EMERE 29:1-2 IGBOB

Hezekaia malitere ibu eze mb͕e ọ b͕ara orú arọ na ise; o we buru eze orú arọ na iteghete nime Jerusalem: aha nne-ya bu Abaija nwa-nwayi Zekaraia. O me ihe ziri ezi n'anya Jehova, dika ihe nile si di nke Devid nna-ya mere.