I. NDI KỌRINT 12:18-20
I. NDI KỌRINT 12:18-20 IGBOB
Ma otú ọ di, Chineke debere ihe di n'aru, ha nile n'otù n'otù, nime aru, dika Ọ chọrọ. Ma asi na ha nile bu otù ihe di n'aru, òle ebe ka aru di? Ma otú ọ di, ha di ọtutu ihe di n'aru, ma ha bu otù aru.