Umu-ndikom Ham; Kush, na Mizraim, na Put, na Kenean. Umu-ndikom Kush kwa; Seba, na Havila, na Sabta, na Reama, na Sabteka. Umu-ndikom Reama kwa; Sheba, na Dedan. Kush muru Nimrod: onye ahu malitere ibu dike n'uwa. Mizraim muru Ludim, na Anamim, na Lehabim, na Naftuhim, na Patrusim, na Kasluhim (ebe ndi Filistia siri puta), na Kaftorim. Kenean muru Zaidon, bú ọkpara-ya, na Het; na ndi Jebus, na ndi-Amorait, na ndi-Giagashait; na ndi-Haivait, na ndi Aka, na ndi Sin; na ndi Avad, na ndi Zema, na ndi Hemat.
Gụọ I. IHE EMERE 1
Geere nke a ntị I. IHE EMERE 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. IHE EMERE 1:8-16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo