Ndia bu eze ndi bu eze n'ala Edom, tutu eze ọ bula bu eze umu Israel: Bela nwa Beoa; aha obodo-ya bu Dinhaba. Bela we nwua, Jobab nwa Zera, nke sitere na Bọzra, we buru eze n'ọnọdu ya. Jobab we nwua, Husham, nke sitere n'ala ndi Timan, we buru eze n'ọnọdu ya. Husham we nwua, Hedad nwa Badad, onye tib͕uru Midian n'ọhia Moab, we buru eze n'ọnọdu ya: aha obodo-ya bu Avit. Hedad we nwua, Samla, nke sitere na Masrika, we buru eze n'ọnọdu ya. Samla we nwua, Shaul, nke sitere na Rehobot n'usọ Osimiri, we buru eze n'ọnọdu ya. Shaul we nwua, Beal-hanan nwa Akboa we buru eze n'ọnọdu ya. Beal-hanan we nwua, Hedad we buru eze n'ọnọdu-ya; aha obodo-ya bu Pai: aha nwunye-ya bu Mehetabel nwa Matred, bú nwa-nwayi Me-zahab. Hedad we nwua. Ndi-isi Edom bu kwa; Timna onye-isi, Alia onye-isi, Jetet onye-isi; Ọhọlibama onye-isi, Ila onye-isi, Pinon onye-isi; Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi; Magdiel onye-isi, Iram onye-isi. Ndia bu ndi-isi Edom.
Gụọ I. IHE EMERE 1
Geere nke a ntị I. IHE EMERE 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. IHE EMERE 1:43-54
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị