Umu-ndikom Shem; Ilam, na Ashua, na Apakshad, na Lud, na Eram, na Uz, na Hul, na Geta, na Meshek. Apakshad muru Shela; Shela muru Iba. Amuru umu-ndikom abua nye Iba; aha otù nime ha bu Peleg; n'ihi na ọ bu n'ubọchi-ya ka ekewara uwa; aha nwa-nne-ya nwoke bu Jọktan. Jọktan muru Almodad, na Shelef, na Hazamavet, na Jera; na Hadoram, na Uzal, na Dikla; na Ibal, na Abimael, na Sheba; na Ofia, na Havila, na Jobab. Ndia nile bu umu-ndikom Jọktan.
Gụọ I. IHE EMERE 1
Geere nke a ntị I. IHE EMERE 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. IHE EMERE 1:17-23
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo