Ọ bụ ihe ziri ezi ito ONYENWE ANYị, na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu, ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ, na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị, jiri ihe iti egwu ụbọ akwara na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ. Nʼihi na ị na-eme ka obi dị m ụtọ, site nʼọrụ gị niile, o ONYENWE ANYị, Ọ bụ ya mere m ji na-abụ abụ ọṅụ. Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, ONYENWE ANYị. Leekwa ụdị echiche miri emi ị na-eche.
Gụọ Abụ Ọma 92
Geere nke a ntị Abụ Ọma 92
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 92:1-5
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị