Ọ na-ekpe ikpe ziri ezi nye ndị a na-akpagbu na-enyekwa ndị agụụ na-agụ nri. ONYENWE ANYị na-eme ka ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ nwere onwe ha, ONYENWE ANYị na-emeghe anya ndị kpuru ìsì, ONYENWE ANYị na-akwagide ndị niile dara mba, ONYENWE ANYị hụrụ ndị ezi omume niile nʼanya.
Gụọ Abụ Ọma 146
Geere nke a ntị Abụ Ọma 146
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 146:7-8
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị