Toonu ONYENWE ANYị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche. Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu. Ikwesi ntụkwasị obi ONYENWE ANYị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi.
Gụọ Abụ Ọma 117
Geere nke a ntị Abụ Ọma 117
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Abụ Ọma 117:1-2
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo