Ọ bụrụ na onye na-achị achị aṅaa ntị nʼokwu ụgha, ndị niile na-ejere ya ozi ga-aghọ ndị ajọ omume. Ogbenye na ọgaranya bụ otu na nke a: ọ bụ ONYENWE ANYị na-eme ka ha jiri anya ha na-ahụ ụzọ. Ọ bụrụ na eze esite nʼizi ezi kpee ndị ogbenye ikpe, a ga-eme ka ocheeze ya guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.
Gụọ Ilu 29
Geere nke a ntị Ilu 29
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Ilu 29:12-14
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo