Ndị Hibru 11:1-2
Ndị Hibru 11:1-2 BIU
Ugbu a, okwukwe bụ inwe obi ike banyere ihe ndị a na-ele anya ha na inwe owuweanya banyere ihe a na-ahụbeghị anya. Nʼihi na ọ bụ site nʼokwukwe ka e ji gbaara ndị ochie ama.