1 Samuel 2:21
1 Samuel 2:21 BIU
ONYENWE ANYị gosiri Hana amara. Ọ tụrụ ime mụta ụmụ ndị ikom atọ, na ụmụ ndị inyom abụọ. Ma Samuel tokwara nʼije ozi ya nʼihu ONYENWE ANYị.