Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush, Ijipt, Put na Kenan. Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan. Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa. Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh, ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto. Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het, ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash, ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini, ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat.
Gụọ 1 Ihe E Mere 1
Geere nke a ntị 1 Ihe E Mere 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: 1 Ihe E Mere 1:8-16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe na-anọghị n'ịntanetị, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ndị ọzọ!
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo