1
ABÙ NKE ABÙ 3:1
Bible Nso
N'elu ihe-ndinam n'abali ka m'chọrọ onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya: Achọrọm ya, ma achọtaghm ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ NKE ABÙ 3:1
2
ABÙ NKE ABÙ 3:2
M'siri, Biko, ka m'bilie, jegharia n'obodo buruburu, N'amá nile na n'ebe nile sara mbara, Ka m'chọ onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya: Achọrọm ya, ma achọtaghm ya.
Nyochaa ABÙ NKE ABÙ 3:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị