1
ABÙ ỌMA 98:1
Bible Nso
Bùkuenu Jehova abù ọhu; N'ihi na Ọ luwo oké ọlu di iche iche; Aka-nri-Ya na ogwe-aka-Ya di nsọ enyewo Ya nzọputa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 98:1
2
ABÙ ỌMA 98:4
Tikusienu Jehova nkpu ọṅù ike, uwa nile: Tiwanu nkpu, tienu nkpu ọṅù, bùanu abù ọma.
Nyochaa ABÙ ỌMA 98:4
3
ABÙ ỌMA 98:9
N'iru Jehova, n'ihi na Ọ biawo ikpe uwa ikpe: Ọ gēwere ezi omume kpe elu-uwa dum madu bi ikpe, Ọ gēwere kwa izi-ezi kpe ndi nile di iche iche.
Nyochaa ABÙ ỌMA 98:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị