1
ABÙ ỌMA 95:6-7
Bible Nso
Batanu, ka ayi kpọ isi ala ruru kwa ala; Ka ayi b͕ue ikperè n'ala n'iru Jehova Onye meworo ayi: N'ihi na Ya onwe-ya bu Chineke-ayi: Ayi onwe-ayi bu kwa ndi Ọ nāzù dika aturu, buru kwa ìgwè aturu nke aka-Ya. Ta, ọ buru na unu ege nti olu-ya
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 95:6-7
2
ABÙ ỌMA 95:1-2
Bianu, ka ayi tikue Jehova nkpu ọṅù: Ka ayi tikusie oké nkume nke nzọputa-ayi nkpu ọṅù ike. Ka ayi were ekele bia n'iru Ya, Ka ayi were abù ọma tikusie Ya nkpu ọṅù ike.
Nyochaa ABÙ ỌMA 95:1-2
3
ABÙ ỌMA 95:3
N'ihi na Chineke uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa Eze uku nāchi chi nile.
Nyochaa ABÙ ỌMA 95:3
4
ABÙ ỌMA 95:4
Onye ebe nile nke michasiri emi nke uwa di n'aka-Ya: Ebe dichasi elu nke ugwu nile bu kwa nke Ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 95:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị