1
ABÙ ỌMA 85:2
Bible Nso
I bupuwo ajọ omume ndi-Gi, I kpuchiwo nmehie-ha nile. Selah
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 85:2
2
ABÙ ỌMA 85:10
Ebere na ezi-okwu ezutewo; Ezi omume na udo esutuwo ọnu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 85:10
3
ABÙ ỌMA 85:9
Otú ọ di, nzọputa-Ya di nso ndi nātu egwu Ya; Ka nsọpuru we biri n'ala-ayi.
Nyochaa ABÙ ỌMA 85:9
4
ABÙ ỌMA 85:13
Ezi omume gāga n'iru Ya; Ọ gēme kwa ka nzọ-ukwu-Ya nile ghọ uzọ.
Nyochaa ABÙ ỌMA 85:13
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị