1
ABÙ ỌMA 83:18
Bible Nso
Ka ha we mara na Gi onwe-gi, Onye aha-Gi bu Jehova, nání Gi, Bu Onye kachasi ihe nile elu n'elu uwa nile.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 83:18
2
ABÙ ỌMA 83:1
Chineke, edebela ọnu-Gi du: Ab͕ala nkiti, anọ-kwa-la jū, Chineke.
Nyochaa ABÙ ỌMA 83:1
3
ABÙ ỌMA 83:16
Me ka nlelì che ha iru; Ka ha we chọ aha-Gi, Jehova.
Nyochaa ABÙ ỌMA 83:16
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị