1
ABÙ ỌMA 58:11
Bible Nso
Madu gāsi kwa, N'ezie nkpuru diri onye ezi omume: N'ezie Chineke di Nke nēkpe ikpe n'uwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 58:11
2
ABÙ ỌMA 58:3
Emewo ka ndi nēmebi iwu buru ndi ala ọzọ site n'àkpà-nwa: Ha akpafuwo site n'afọ nne-ha, nēkwu okwu-ugha.
Nyochaa ABÙ ỌMA 58:3
3
ABÙ ỌMA 58:1-2
Ọ̀ bu ezie na ezi omume nke kwesiri ka unu kwue bu ob͕i? Ùnu ji izi-ezi kpe ikpe, unu umu madu? É-è, kama ọ bu nime obi ka unu nēme ajọ omume nile; Unu nātùzi ihe-ike nke aka-unu n'uwa.
Nyochaa ABÙ ỌMA 58:1-2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị