1
ABÙ ỌMA 49:20
Bible Nso
Madu nke nọ na nsọpuru, ma ọ dighi-aghọta ihe, Yiri anu emeworo ka ha debe ọnu-ha du n'ọnwu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 49:20
2
ABÙ ỌMA 49:15
Otú ọ di, Chineke gāb͕aputa nkpuru-obim n'aka ala-mọ: N'ihi na Ọ gēkurum la. Selah
Nyochaa ABÙ ỌMA 49:15
3
ABÙ ỌMA 49:16-17
Atula egwu mb͕e madu nēme ọgaranya, Mb͕e nsọpuru nke ulo-ya nāba uba: N'ihi na mb͕e ọ nwuru ọ gaghi-ewere ihe ahu nile la; Nsọpuru-ya agaghi-arida so ya.
Nyochaa ABÙ ỌMA 49:16-17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị